Pular para o conteúdo
Publicidade

João 20

29 Ma Jisọs sịrị ya, "I kweere nʼihi na hụla m? Ma ngọzị dịrị ndị na-ahụghị ma kwere."

Ihe mere e ji dee akwụkwọ oziọma Jọn

30 dị ọtụtụ ihe ịrịbama ndị ọzọ Jisọs rụrụ nʼihu ndị na-eso ụzọ ya. Ma edeghị ha nʼime akwụkwọ a. 31 Ma e dere ihe ndị a niile ka unu kwere na Jisọs bụ Kraịst, Ọkpara Chineke. Nʼihi na bụ site nʼikwere ka unu ga-eji nweta ndụ ọhụrụ site nʼaha ya.

Veja também