Jisọs akpọghachite Pita
15 Mgbe ha risiri nri ụtụtụ, Jisọs sịrị Saimọn Pita, "Saimọn nwa Jọn, ị hụrụ m nʼanya karịa ndị a niile?"
Ọ sịrị ya, "E, Onyenwe anyị, ị maara na m hụrụ gị nʼanya."
Jisọs sịrị ya, "Na-azụ ụmụ atụrụ m."
19 O kwuru nke a iji gosi ụdị ọnwụ ọ ga-anwụ iji nye Chineke otuto. Mgbe nke a mesịrị, ọ sịrị ya, "Soro m."