Pular para o conteúdo
Publicidade

João 4

31 Ma otu dị, ndị na-eso ụzọ ya rịọrọ ya sị, "Onye ozizi rienụ nri."

32 Ma sịrị ha, "Enwere m nri m na-eri nke unu na-amaghị maka ya."

33 Mgbe ahụ ndị na-eso ụzọ ya sịrịtara onwe ha, "ga-abụ na o nwere onye butere ya nri?"

34 Jisọs sịrị ha, "Nri m bụ ime uche onye ahụ zitere m nakwa ịrụcha ọrụ ya.

Veja também