Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 6

19 Ha akwọọla ụgbọ ihe dịka kilomita ise maọbụ isii, mgbe ha hụrụ Jisọs ka na-aga ije nʼelu mmiri ahụ na-abịa nso nʼụgbọ mmiri ha. Oke egwu tụkwara ha. 20 Ma sịrị ha, "Unu atụla egwu. bụ m." 21 Mgbe ahụ, ha nabatara ya nʼime ụgbọ ahụ, dịkwaghị anya ụgbọ ha bịaruru nʼelu ala ebe ha na-aga.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também