Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 6

27 Unu adọgbula onwe unu maka nri nke na-emebi emebi, kama maka nri nke na-adịgide ruo ndụ ebighị ebi, bụ nke Nwa nke Mmadụ ga-enye unu. Nʼihi na Chineke Nna akakwasịla ya akara nkwado ya."

28 Mgbe ahụ, ha sịrị, "Gịnị ka anyị ga-eme iji rụọ ọrụ Chineke?"

29 Jisọs zara sị ha, "Ọrụ Chineke bụ nke a, ikwere nʼonye ahụ o zitere."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também