Pular para o conteúdo
Publicidade

João 6

48 Abụ m achịcha nke ndụ. 49 Nna nna unu ha riri mánà ahụ nʼime ọzara ma mecha nwụọ. 50 Ma nke a bụ achịcha ahụ nke si nʼeluigwe bịa, nke mmadụ pụrụ iri ma ghara ịnwụ anwụ. 51 Abụ m achịcha dị ndụ nke siri nʼeluigwe bịa. bụrụ na onye ọbụla erie achịcha a, ga-adị ndụ ruo ebighị ebi. Nri a bụ anụ ahụ m, nke m ga-enye maka ndụ nke ụwa."

Veja também