10 Jisọs guzoro ọtọ jụọ ya sị, "Nwanyị, oleekwanụ ha? Ọ dịghị onye mara gị ikpe?"
11 Ọ sịrị, "O nweghị onye ọbụla Onyenwe anyị."
Jisọs sịrị ya, "Mụ onwe m amakwaghị gị ikpe: Gawa, kama emehiekwala ọzọ."