Pular para o conteúdo
Publicidade

João 8

Jisọs ìhè nke ụwa

12 Ọzọ, Jisọs gwara ha sị, "Abụ m ihe nke ụwa. Onye ọbụla na-eso m agaghị ejegharị nʼọchịchịrị, kama ga-enwe ìhè nke ndụ."

Veja também