Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 8

Ụmụ nke Ebraham

31 Jisọs gwara ndị Juu ndị kwere na ya, "bụrụ na unu anọgide nʼokwu m nʼezie unu ga-abụ ndị na-eso ụzọ m. 32 Unu ga-amatakwa eziokwu ahụ, eziokwu ahụ ga-emekwa ka unu nwere onwe unu."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também