Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 8

7 Mgbe ha nọgidere na-ajụ ya ajụjụ, o biliri sị ha, "Onye ọbụla nʼime unu na-emebeghị mmehie ọbụla, ya buru ụzọ tụọ ya nkume."

9 Mgbe ha nụrụ nke a, ha niile nʼotu nʼotu, malite nʼonye okenye ha, sitere nʼebe ahụ pụọ. Nʼikpeazụ, fọdụrụ naanị Jisọs na nwanyị ahụ, ebe o guzoro nʼihu ya.

Veja também