30 Jefta kwere Onyenwe anyị nkwa sị ya, "Ọ bụrụ na ị ga-enyefe ndị Amọn nʼaka m, 31 ihe ọbụla sitere nʼọnụ ụzọ ụlọ m pụta izute m mgbe m lọghachiri nʼọnọdụ mmeri megide ndị Amọn, ga-abụ nke Onyenwe anyị. Aga m eji ya chụọ aja nsure ọkụ."
Publicidade
Ndị Ikpe 11
Estes versículos te tocaram? Ore agora!
+581 estão orando agora.
Junte-se à corrente de oração.