Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Ikpe 16

28 Mgbe ahụ, Samsin kpere ekpere rịọọ Onyenwe anyị arịrịọ sị, "O! Onyenwe m Onyenwe anyị, biko cheta m naanị otu ugbu a. Biko, Chineke, nye m ike nʼotu ohere a m nwere, ka m nwee ike ịbọrọ ọbọ nʼahụ ndị Filistia nʼihi, bụladị, mkpụrụ anya m abụọ."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também