Publicidade

Lucas 10

Ilu banyere ezi onye agbataobi

25 Otu ụbọchị, otu onye ozizi iwu biliri ịnwale ya. jụrụ ya, "Onye ozizi, gịnị ka m kwesiri ime ka m keta ndụ ebighị ebi?"

26 sịrị ya, "Gịnị ka e dere nʼiwu? Gịnị ka gụtara nʼime ya?"

27 zara sị, " ga-eji obi gị niile, na mkpụrụobi gị niile, na ike gị niile, na uche gị niile, hụ Onyenwe anyị bụ Chineke gị nʼanya; ma hụkwa onye agbataobi gị nʼanya dị ka onwe gị.10:27 Dit 6:5; Lev 19:18"

28 sịrị ya, "zara nke ọma. Gaa mee nke a ga-adị ndụ."

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_12-11-46-