Pular para o conteúdo
Publicidade

Luk 11

2 sịrị ha, "Mgbe unu na-ekpe ekpere, sịnụ:

" Nna,

ka e doo aha gị nsọ

ka alaeze gị bịa.

3 Nye anyị taa nri nke ụbọchị anyị.

4 Gbaghara anyị mmehie anyị,

nʼihi na anyị na-agbaghara onye ọbụla mehiere megide anyị.

Ekwela ka anyị daba nʼime ọnwụnwa.’ "

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também