Pular para o conteúdo
Publicidade

Luk 13

Ilu mkpụrụ mọstaadị na ihe na-eko achịcha

18 Ya mere, na-ekwu sị, "Gịnị ka alaeze Chineke yiri? Gịnịkwa ka m ga-eji tụnyere ya? 19 O yiri mkpụrụ mọstaadị nke mmadụ kụrụ nʼubi ya a gbara ogige. O toro ghọọ osisi, nke ụmụ nnụnụ na-ezukwa ike nʼalaka ya."

Veja também