Pular para o conteúdo
Publicidade

Lucas 15

4 "bụrụ na otu onye nʼime unu enwee narị atụrụ ma otu nʼime ha akpafuo. bụ na gaghị ahapụ iri atụrụ itoolu na itoolu ahụ fọdụrụ nʼọzara, pụọ ịchọgharị otu ahụ kpafuru ruo mgbe chọtara ya? 5 Mgbe chọtara ya, ga-eji ọṅụ tụkwasị ya nʼubu ya. 6 Mgbe lọtara nʼụlọ ya, ga-akpọkọta ndị enyi ya na ndị agbataobi ya sị ha, Soronụ m ṅụrịa ọṅụ nʼihi na achọtala m atụrụ m furu efu. 7 Asị m unu, nʼụzọ dị otu a, ọṅụ dị ukwu ga-adị nʼeluigwe nʼihi otu onye mmehie nke chegharịrị, karịa iri itoolu na itoolu ndị ezi omume bụ ndị nchegharị na-adịghị mkpa.

Veja também