Pular para o conteúdo
Publicidade

Luk 16

23 Nʼọkụ ala mmụọ ebe onye ọgaranya ahụ nọ nʼoke ihe mgbu, hụrụ Ebraham ka nọ nʼebe dị anya, hụkwa Lazarọs nʼakụkụ ya. 24 kpọkuru Ebraham sị ya, Nna m Ebraham, meere m ebere nʼihi na anọ m nʼoke ihe mgbu nʼime ọkụ a. Biko zienụ Lazarọs ka denye mkpịsịaka ntakịrị ya na mmiri bịa mejụọ ire m.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também