Pular para o conteúdo
Publicidade

Lucas 2

13 Na mberede, igwe ndị mmụọ ozi nke eluigwe pụtara soro mmụọ ozi a, bido na-eto Chineke na-asị,

14 "Otuto dịrị Chineke nʼebe kachasị elu nke eluigwe.

Udo nʼelu ụwa nye ndị niile ihe ha dị Chineke ezi mma."

Veja também