Pular para o conteúdo
Publicidade

Luk 2

48 Mgbe ndị mụrụ ya hụrụ ya, tụrụ ha nʼanya, ma nne ya sịrị ya, "Nwa m, gịnị mere i ji mesoo anyị mmeso dị otu a? Mụ na nna gị nọ na-achọgharị gị?"

49 jụrụ ha sị, "Gịnị mere unu ji na-achọ m? Unu amaghị na aghaghị m ịnọ nʼụlọ Nna m?" 50 Ma ha aghọtaghị ihe gwara ha.

51 Mgbe ahụ, o sooro ha laghachi Nazaret ma na-erubekwara ha isi. Ma nne ya dobere ihe ndị a niile nʼobi ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também