Pular para o conteúdo
Publicidade

Luk 3

Baptizim na usoro ndị agbụrụ Jisọs

21 Mgbe e mechara ndị niile baptizim, ma mechakwa Jisọs baptizim, mgbe na-ekpe ekpere, eluigwe meghere. 22 Mmụọ Nsọ sikwa nʼelu rịdata dị ka nduru, bekwasị ya, mgbe ahụ, otu olu sitere nʼeluigwe daa sị, "bụ Ọkpara m, onye m hụrụ nʼanya, ihe gị dị m ezi mma."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também