Pular para o conteúdo
Publicidade

Luk 4

Jisọs agwọọ ọtụtụ ndị ọrịa

38 Mgbe hapụrụ ụlọ ekpere ahụ gaa nʼụlọ Saimọn. Nne nwunye Saimọn nwere ahụ ọkụ, ha rịọrọ ya ka o nyere ya aka. 39 O guzoro nʼihu ya, ma baara ahụ ọkụ ahụ mba, hapụrụ ya nʼotu ntabi anya ahụ. O bilikwara lee ha ọbịa.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também