Pular para o conteúdo
Publicidade

Marcos 1

Jisọs agwọọ onye ekpenta

40 Otu onye ekpenta bịakwutere ya gbuo ikpere nʼala rịọọ ya sị, "bụrụ na chọrọ, pụrụ ime ka m dị ọcha."

41 Ebe o jupụtara nʼọmịiko, Jisọs setịpụrụ aka ya metụ ya sị, "Achọrọ m, dị ọcha!" 42 Ngwangwa ekpenta ya hapụrụ ya, e mekwara ka dị ọcha.

Veja também