30 Were obi gị niile na mkpụrụobi gị niile na uche gị niile na ike gị niile hụ Onyenwe anyị bụ Chineke gị nʼanya.’12:30 Dit 6:4,5 31 Nke abụọ ya bụ nke a, ‘Hụ onye agbataobi gị nʼanya dị ka onwe gị.’12:31 Lev 19:18 Ọ dịghị iwu ọzọ dị nke karịrị ndị a."