Pular para o conteúdo
Publicidade

Mak 13

11 Ma mgbe ha jidere unu kpụta unu nʼụlọikpe, unu echegbula onwe unu banyere ihe unu ga-ekwu, kwuonụ naanị ihe batara unu nʼọnụ unu ikwu nʼoge ahụ. Nʼihi na bụghị unu ga-ekwu okwu, kama bụ Mmụọ Nsọ ga-esite nʼọnụ unu kwuo okwu.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também