Publicidade

Marcos 13

Ọbịbịa Onye nke nzọpụta

24 "Nʼụbọchị ndị ahụ, nke na-esote oge mkpagbu ahụ,

" anyanwụ ga-agba ọchịchịrị,

ọnwa agaghị enyekwa ìhè ya;

25 kpakpando ga-esi na mbara eluigwe na-ada,

ike niile dị na mbara eluigwe ga-amakwa jijiji. 13:25 Aịz 13:10; 34:4

26 "Nʼoge ahụ, ha ga-ahụ Nwa nke Mmadụ, ka na-abịa nʼigwe ojii nʼoke ike na ebube. 27 Mgbe ahụ, ga-ezipụ ndị mmụọ ozi ya ka ha kpokọta ndị a họpụtara site nʼakụkụ anọ niile nke ụwa. Site na nsọtụ niile nke ụwa ruo na nsọtụ niile nke eluigwe.

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-