Pular para o conteúdo
Publicidade

Marcos 14

55 Ndịisi nchụaja na ndịisi ikpe nʼụlọikpe ukwu14:55 Ha dị iri asaa nʼotu nʼọnụọgụgụ ma bụrụkwa ndị gbara site nʼafọ atọ nʼotu gaa nʼihu. nọ na-achọ ama megide Jisọs, ka ha nwee ike gbuo ya. Ma dịghị nke ha chọtara.

Veja também