Pular para o conteúdo
Publicidade

Marcos 5

38 Mgbe ha bịarutere nʼụlọ onyendu ụlọ ekpere ahụ, nụrụ ụzụ hụkwa ọtụtụ mmadụ ka ha nọ na-akwa akwa na-etikwa mkpu akwa. 39 Mgbe batara, sịrị ha, "Gịnị mere unu ji na-akwa akwa na-etikwa mkpu akwa? Nwatakịrị a anwụghị anwụ, na-arahụ ụra!" 40 Ma ha chịrị ya ọchị.

Mgbe chụpụsịrị ha niile nʼezi, kpọọrọ nne na nna nwantakịrị ahụ, na ndị ya na ha so, banye nʼime ụlọ ebe nwantakịrị ahụ dina. 41 O jidere ya nʼaka sị ya, "Talita koum!" (nke pụtara, "Nwa agbọghọ nta, asị m gị bilie!"). 42 Otu mgbe ahụ nwaagbọghọ nta ahụ biliri ọtọ bido ijegharị (gbara afọ iri na abụọ). Nke a jụrụ ha niile anya nke ukwuu.

Veja também