Publicidade

Marcos 6

49 Ma mgbe ha hụrụ ya ka ọ na-aga ije nʼelu osimiri, ha chere na ọ bụ mmụọ, tie mkpu akwa. 50 Nʼihi na ha niile hụrụ ya, oke ụjọ tụkwara ha.

Na-atụfughị oge, ọ gwara ha sị, "Nweenụ obi ike! Ọ bụ m. Unu atụla egwu."

Veja também

Publicidade
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-06-22_10-02-25-