Pular para o conteúdo
Publicidade

Malakaị 3

8 "Mmadụ na-ezu ihe bụ nke Chineke nʼohi? Ma unu apụnarịla m ihe bụ nke m.

"Ma unu na-ajụ: Anyị si aṅaa na-ezu gị ohi?

"bụ site nʼotu ụzọ nʼime ụzọ iri unu, onyinye na aja niile. 9 Nʼihi ya, ọbụbụ ọnụ dịịrị unu, ka mba niile unu ha, nʼihi na bụ mụ onwe m ka unu na-ezu ohi. 10 Webatanụ otu ụzọ nʼụzọ iri nke ihe niile unu nʼime ụlọakụ m, ka nri jupụta nʼime ụlọ m. Jirinụ nke a nwalee m," ka unu hụ ma mụ onwe m agaghị emeghe ọnụ ụzọ eluigwe, site na ya wụdatara unu ngọzị dị ukwuu, nke ga-ejubiga oke na ọnọdụ agaghị adị ichebe ha. bụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile na-ekwu.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também

Malaquias
Ver todos os capítulos de Malaquias