Josef anabata Jisọs dịka nwa ya nwoke
18 Otu a ka ọmụmụ Jisọs, onye a na-akpọ Kraịst1:18 Maọbụ, Onye nzọpụta siri dị: Nne ya Meri bụ onye e kwenyere na ọ ga-alụ Josef, ma tupu ha ebikọọ ọnụ a chọpụtara na Meri di ime site na Mmụọ Nsọ.

+581 estão orando agora.
Junte-se à corrente de oração.