Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 1

20 Mgbe Josef nwechara mkpebi a, mmụọ ozi Onyenwe anyị bịakwutere ya na nrọ sị ya, "Josef nwa Devid, atụla egwu ịkpọrọ Meri ka bụrụ nwunye gị, nʼihi na nwa ahụ dị ime ya sitere nʼike Mmụọ Nsọ. 21 ga-amụkwa nwa nwoke, onye ga-akpọ aha ya Jisọs,1:21 Jisọs nke a bụ otu ndị Griik si akpọ Joshua nke pụtara Onyenwe anyị na-azọpụta. nʼihi na ga-azọpụta ndị nke ya site na mmehie ha."

22 Ihe ndị a mere iji mezuo ihe ahụ Onyenwe anyị kwuru site nʼọnụ onye amụma ya sị, 23 "Lee, nwaagbọghọ ahụ na-amaghị nwoke ga-atụrụ ime, mụọ nwa nwoke. Ha ga-akpọ aha ya Ịmanụel"1:23 Aịz 7:14 (nke bụ ma asụgharịa ya, "Chineke nọnyeere anyị").

24 Mgbe Josef si nʼụra teta, o mere dịka mmụọ ozi Onyenwe anyị nyere ya nʼiwu. kpọọrọ Meri ka bụrụ nwunye ya. 25 Ma ha abụọ edinakọghị tutu ruo mgbe mụsịrị nwa nwoke, onye kpọrọ aha ya Jisọs.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também