Pular para o conteúdo
Publicidade

Mateus 10

2 Nke a bụ aha ndị ozi iri na abụọ ahụ:

Saimọn (onye a na-akpọkwa Pita) na Andru nwanne Saimọn;

Jemis nwa Zebedi, na Jọn nwanne ya.

3 Filip na Batalomi;

Tọmọs na Matiu onye ọna ụtụ;

Jemis nwa Alfiọs, na Tadiọs.

4 Saimọn onye a na-akpọ Zilọt10:4 Onye so nʼotu ndị Juu chọrọ iji ike kwatuo ọchịchị ndị Rom. na Judas Iskarịọt, onye raara ya nye nʼaka ndị gburu ya.

Veja também