Publicidade

Mateus 10

29 bụghị otu kobo ka a na-ere ụmụ nza abụọ? Ma otu nʼime ha agaghị ada nʼala ma bụrụ na Nna unu bi nʼeluigwe amaghị. 30 bụladị agịrị isi dị nʼisi unu ka a maara ọnụọgụgụ ha. 31 Ya mere, unu atụla egwu. Unu dị oke ọnụ karịa ọtụtụ ụmụ nza.

Veja também

Publicidade
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-06-28_14-13-17-