Pular para o conteúdo
Publicidade

Mateus 10

37 "bụrụ na hụrụ nne gị maọbụ nna gị nʼanya karịa m, i kwesighị ịbụ onye nke m. bụrụ na hụrụ nwa gị nwoke, maọbụ nwa gị nwanyị nʼanya karịa m, i kwesighị ịbụ onye nke m. 38 Onye ọbụla na-eburughị obe ya soro m, ekwesighị bụ onye nke m. 39 Onye ọbụla chọtara ndụ ya ga-etufu ya, ma onye ọbụla tufuru ndụ ya maka m, ga-achọtakwa ya.

Veja também