Pular para o conteúdo
Publicidade

Mateus 11

28 "Bịakwutenụ m unu niile ndị na-adọgbu onwe unu nʼọrụ, ndị e bokwasịrị ibu dị arọ. Aga m enyekwa unu izuike. 30 Nʼihi na yoku m dị mfe, ibu m adịghịkwa arọ."

Veja também