Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 13

Ilu banyere ihe na-eko achịcha

33 tụrụ ha ilu ọzọ sị, "Alaeze eluigwe dị ka ihe na-eko achịcha,13:33 Maọbụ, yiist nke nwanyị na-ewere gwakọta nʼụtụ ọka e ji eme achịcha, tutu ruo mgbe ihe iko achịcha ahụ mere ka ụtụ ọka ahụ niile koo."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também