55 Nwoke a, ọ bụghị nwa onye kapinta? Ọ bụ na-adịghị akpọ nne ya Meri? Jemis, Josef, Saimọn na Judas, ha abụghị ụmụnne ya ndị ikom? 56 Ụmụnne ya ndị inyom niile, ha anọghị nʼetiti anyị?13:56 Ọ bụ na anyị amakwaghị ụmụnne ya ndị inyom, ndị anyị na ha bi nʼebe a. Olee ebekwa ka nwoke a si nweta ihe ndị a?"