Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 15

18 Ma ihe si mmadụ nʼọnụ pụta na-esi ya nʼobi apụta. bụ ihe dị otu a na-emerụ mmadụ. 19 Nʼihi na bụ nʼime obi mmadụ ka echiche ime ihe ọjọọ ndị a si apụta: igbu mmadụ, ịkwa iko niile, ịkwa iko nke ndị ikom nwere nwunye na ndị inyom nwere di, na izu ohi, na ama ụgha, na nkwulu.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também