Pular para o conteúdo
Publicidade

Mateus 16

Ọgbụgba ama Pita

13 Mgbe Jisọs bịaruru obodo a na-akpọ Sizaria Filipai, jụrụ ndị na-eso ụzọ ya ajụjụ sị ha, "Onye ka ndị mmadụ na-asị na Nwa nke Mmadụ bụ?"

14 Ha zara ya sị, "Ụfọdụ na-asị na bụ Jọn omee baptizim, ụfọdụ na-asị na bụ Ịlaịja, ndị ọzọ na-asịkwa na bụ Jeremaya, maọbụ otu nʼime ndị amụma."

15 jụrụ ha sị, "Ma unu onwe unu, bụ onye ka unu na-asị na m bụ?"

16 Saimọn Pita zara sị ya, "bụ Kraịst16:16 Maọbụ, Onye nzọpụta ahụ, Ọkpara Chineke dị ndụ."

Veja também