Publicidade

Mateus 16

15 jụrụ ha sị, "Ma unu onwe unu, bụ onye ka unu na-asị na m bụ?"

16 Saimọn Pita zara sị ya, "bụ Kraịst16:16 Maọbụ, Onye nzọpụta ahụ, Ọkpara Chineke dị ndụ."

17 Jisọs gwara ya sị, "Saimọn Pita nwa Jona, bụ onye a gọziri agọzi, nʼihi na anụ ahụ na ọbara ekpugheghị ya nye gị. Kama, bụ Nna m bi nʼeluigwe mere ka mata ya.

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-