18 Ma mụ onwe m na-agwa gị, na gị onwe gị bụ Pita.16:18 Nʼasụsụ ndị Griik Pita pụtara Nkume. Ọ bụkwa nʼelu nkume a ka m ga-ewu ụlọ chọọchị m. Ike niile nke ọkụ ala mmụọ apụghịkwa iguzo megide ya.
Publicidade

+581 estão orando agora.
Junte-se à corrente de oração.