Publicidade

Mateus 18

3 sịrị, "Nʼezie, agwa m unu, bụrụ na unu agbanweghị ma dịrị ka ụmụntakịrị, unu agaghị aba nʼalaeze eluigwe. 4 Onye ọbụla wedara onwe ya ala dị ka nwantakịrị a bụ onye dịkarịsịrị ukwuu nʼalaeze eluigwe. 5 Onye ọbụla nabatara nwantakịrị dị otu a nʼihi m, bụ onye nabatara m.

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-