Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 20

Arịrịọ nne Jemis na Jọn

20 Mgbe ahụ, nne ụmụ Zebedi, duuru ụmụ ya ndị ikom abụọ bịakwute ya, o gburu ikpere nʼala nʼihu ya, rịọ ya ihe chọrọ ka o meere ha.

21 sịrị ya, "Gịnị ka chọrọ ka m meere gị?"

zara ya sị, "Kwee m nkwa na ụmụ abụọ ndị a ga-anọdụ otu nʼaka nri gị, nke ọzọ nʼaka ekpe gị nʼalaeze gị."

22 Ma Jisọs zara sị, "Unu amaghị ihe unu na-arịọ. Unu pụrụ ịṅụ iko ahụ nke mụ onwe m ga-aṅụ?"

Ha zara ya sị, "Ee, anyị nwere ike ịṅụ ya."

23 Jisọs sịrị ha, "Nʼezie unu ga-aṅụ iko m ga-aṅụ, ma ịnọdụ nʼaka nri maọbụ nʼaka ekpe m, abụghị ihe dịrị m inye, kama dịịrị ndị ahụ Nna m kwadooro ya."

Veja também