Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 24

Mbibi ụlọnsọ ukwu na ihe ama ọgwụgwụ oge

1 Mgbe Jisọs si nʼụlọnsọ ahụ na-apụ, ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya na-achọ igosi ya akụkụ dị iche iche nke ụlọnsọ ukwu ahụ. 2 Ma zara ha sị, "Unu hụrụ ihe ndị a niile? Nʼezie agwa m unu, oge na-abịa mgbe bụladị otu nkume na-agaghị adịgidekwa nʼelu ibe ya, nke a na-agaghị akwatu nʼala."

Veja também