Pular para o conteúdo
Publicidade

Mateus 24

23 Mgbe ahụ, bụrụ na onye ọbụla asị unu, Lee, Kraịst nọ nʼebe a,maọbụ, Lee ya nʼebe ahụ,unu ekwela. 24 Nʼihi na ndị nzọpụta ụgha na ndị amụma ụgha ga-apụta. Ha ga-eme ihe oke ịrịbama na ọrụ ebube dị iche iche. bụrụ na ga-ekwe mee, ha ga-esite nʼọrụ ebube ha ga-arụ duhie, bụladị ndị ahụ a họpụtara. 25 Lee, agwala m unu ihe ndị a, mgbe ha na-emebeghị.

26 "Ya mere, bụrụ na ha asị unu, Lee, nọ nʼime ọzara,unu agakwala. bụrụkwa na ha asị unu, Lee, nọ nʼime ime ụlọ,unu ekwela.

Veja também