Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 24

3 Mgbe nọdụrụ ala nʼelu Ugwu Oliv, ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya iche, sị, "Gwa anyị, olee mgbe ihe ndị a ga-emezu? Gịnị ga-abụkwa ihe ịrịbama nke oge i ji alọghachi na nke ọgwụgwụ ụwa a?"

4 Jisọs zara ha sị, "Lezienụ anya ka onye ọbụla ghara iduhie unu ụzọ. 5 Nʼihi na ọtụtụ ga-abịa nʼaha m, na-ekwu sị, Abụ m Kraịst ahụ.Ha ga-eduhiekwa ọtụtụ ndị ụzọ. 6 Mgbe unu nụrụ ụzụ agha, na akụkọ agha dị iche iche, unu atụla egwu, nʼihi na ihe ndị a aghaghị ime. Ma ha anaghị egosi na ọgwụgwụ oge eruola.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também