Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 24

dị mkpa ịnọ na nche

45 "Onye bụ ohu ahụ nke kwesiri ntụkwasị obi ma nwekwa uche, nke onyenwe ya mere onyeisi ndị ohu nọ nʼezinaụlọ ya, ka na-enye ha nri nʼoge ya? 46 Ngọzị na-adịrị ohu ahụ, onye, mgbe onyenwe ya ga-alọghachi hụ na na-eme otu a. 47 Nʼezie asị m unu, ga-eme ya onyeisi nke ihe niile o nwere. 48 Ma bụrụ na ohu ahụ bụ onye ajọọ omume na-asị onwe ya,24:48 Maọbụ, na-asị nʼobi ya Nna m ukwu anọọla ogologo oge, 49 bụrụkwa na o bido iti ndị ohu ibe ya ihe, sorokwa ndị ọṅụ oke mmanya na-eri, na-aṅụ. 50 Nna ukwu ohu ahụ ga-alọta nʼụbọchị na-atụghị anya, nʼoge awa na-amakwaghị. 51 ga-egburisikwa ya, nye ya ọnọdụ nʼetiti ebe ndị ihu abụọ nọ. Ebe e nwere ịkwa akwa na ịta ikikere eze.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também