Juda ekwere ịrara Jisọs nye
14 Mgbe ahụ otu nʼime mmadụ iri na abụọ na-eso ụzọ ya, onye aha ya bụ Judas Iskarịọt, jekwuuru ndịisi nchụaja. 15 Ọ jụrụ ha sị, "Gịnị ka unu ga-enye m ma m rara ya nye nʼaka unu?" Ha kwụrụ ya iri mkpụrụ ọlaọcha atọ.