Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 26

Mmalite oriri nsọ

26 Mgbe ha nọkwa na-eri nri, Jisọs were ogbe achịcha ahụ, mgbe o nyechara ekele, nyawara ya nye ndị na-eso ụzọ ya sị ha, "Naranụ nke a rie, nʼihi na nke a bụ anụ ahụ m."

27 Mgbe ahụ kwa, o burukwara iko mmanya, ma mgbe o nyechara ekele, o bunyere ya ndị na-eso ụzọ ya sị ha, "Unu niile ṅụọnụ site nʼiko a. 28 Nʼihi na nke a bụ ọbara m nke bụ akara ọgbụgba ndụ ọhụrụ ahụ. A na-awụsa ya maka ọtụtụ mgbaghara mmehie.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também