Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 26

38 Mgbe ahụ gwara ha sị, "na-ewute mkpụrụobi m nke ukwuu ruo nʼọnụ ọnwụ. Nọgidenụ nʼebe a soro m na-eche nche."

39 gara nʼihu nke nta daa, kpuo ihu ya nʼala, kpee ekpere sị, "Nna m, bụrụ na ga-ekwe mee, napụ m iko a. Ma bụghị ka e mee uche m, kama ka e mee uche gị."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também